Ada Ide

Ada Ide

Share

13/07/2024

Ụtụtụ Ọma ndị be anyị 😍🥰 Igbo ndị oma💃💃 Ndị mụ hụrụ n'anya❤️❤️ ka ụbọchị taa bụrụ anyị ụbọchị ọma, ka iheoma zute anyị nile💐💐

Ieee

03/06/2024

Ncha Truck ma ọ bụ Jumbo 😂😂

Ana ere ya 80 naira tupu emecha rewe ya 120

Onye chetara mgbe eji ncha a asa akwa??

29/05/2024

Unu a bọọla chi ndị enyi m 🥰😍

Ka Chineke onye ngọzi, onye ebere na onye amara chebe anyị nile ma dube anyị. Ka opupu anyi na mbata anyị bụrụ ihe ngọzi.

Ka ihe anyị ga eri akọna anyị. Udo dịrị unu!!

28/05/2024

A man favoured by God for a day is more blessed than a man who has laboured for 20 years.

Ka ihu ọma kpọọ gị iru n'ubochi taa 🙏🙏🙏

Want your business to be the top-listed Media Company in Abuja?
Click here to claim your Sponsored Listing.

Category

Telephone

Website

Address

Abuja
Abuja